1. Kategori ụtọ asụsụ nke na akowaputa oge Ihe ji mee bu ......
2. Kategori ụtọ asụsụ nke na-egosi ihe na -eme ugbua bu tensi.........
3. Tensi na -eziputa na ihe a na-ekwu maka ya emechaala kwụsị ka a na-akpọ tensi.......
4. Ọ bịara mana o bụghị m.mana bu........
5. Deputa mbuuzo dị na ahịrịokwu a: Akpu dị na nkata
6. Ahịrịokwu gosiri tensi ndinaazu bu ..........
7. Onicha na Asaba bu nnukwu obodo.Deputa okwu bu njikọ n'ahiriokwu a.
8. Nneka na -eri nri Ahịrịokwu a gosiri tensi.......
9. Ha anaghị eje ahia.Ngwaa dị n'ahiriokwu okwu a gosiri........
10. Otu n'ime ndia bu njikọ ndị nwere nkejiokwu abụọ.