Entrance Examination into JSS1

Welcome to your Ule asụsụ Igbo maka Jss1 2026second mid term

Agumagu bu ihe mmadu ji — ya wee cheputa

Agumagu ga-enweriri ihe ndi gbara — megara na ya

Nna m kwu ọtọ. Akaraedemede pụtara ìhè n'ahiriokwu okwu a bu.....

Agumagu ga-enweriri ihe gbasara — n'ime uwa a anyi no o na-arutu aka

E nwere uzo agumagu abuo. Otu bu agumagu —

Onye na-ede agumagu ka a na-akpo

Onye na-agu agumagu bu

Asusu na-eme ka — na odibendi na-aga n'ihu

Asusu na-eweta —

E ji asusu akuziri — ihe n'ulo akwukwo

Nkebi nke abụọ 1. Asusu bu uzo mmadu na ibe si —

Akara edemede na -egosi na ahịrịokwu abiala na njedebe bu .......

Kpọpụta akara edemede anọ I maara

E ji asusu agu maobu ......... ihe niile

Nkebi nke atọ Zaa ha dum. 1a. Gini bu akaraedemede ? 1b. Deputa ụdị akaraedemede ise I maara.

2. Tinye akaraedemede kwesịrị ahiriokwu ndia: a)Onye ka ị na-acho b)Nne m gara ahịa c)Ha na aga akwụkwọ mgbe o bụla.