SS2 EXAMINATION

Welcome to your Ss2 Asụsụ Igbo taam nke abua,2026.

1. Kategori ụtọ asụsụ nke na akowaputa oge Ihe ji mee bu ......

2. Kategori ụtọ asụsụ nke na-egosi ihe na -eme ugbua bu tensi.........

3. Tensi na -eziputa na ihe a na-ekwu maka ya emechaala kwụsị ka a na-akpọ tensi.......

4. Ọ bịara mana o bụghị m.mana bu........

5. Deputa mbuuzo dị na ahịrịokwu a: Akpu dị na nkata

6. Ahịrịokwu gosiri tensi ndinaazu bu ..........

7. Onicha na Asaba bu nnukwu obodo.Deputa okwu bu njikọ n'ahiriokwu a.

8. Nneka na -eri nri Ahịrịokwu a gosiri tensi.......

9. Ha anaghị eje ahia.Ngwaa dị n'ahiriokwu okwu a gosiri........

10. Otu n'ime ndia bu njikọ ndị nwere nkejiokwu abụọ.

Nkebi nke abụọ:Zaa ajụjụ niile ndia.

1. Were ahịrịokwu masịrị gị gosiputa njikọ ndị na -aga abụọ abụọ.

2. Gịnị bu nkwuwa? b) Deputa dị nkwuwa dị iche iche ị maara ma nye ọmụmatu ha n'ahiriokwu.

3. Gịnị bu tensi? b) Deputa ụdị tensi dị iche iche ị maara.