JSS 3 examination

Welcome to your Asụsụ Igbo maka jss3 ule ọkara taam second term 2026.

1. Aha akwụ anyị guru na taam a bu

2.Aha onye dere ya bu

3.kedu n'afọ e bipụtara ya nke mbu

4. Akwụkwọ a bu ...........

5. Aha nne Emenike bu

6. Kedụ aha nwa Nwafo na Uloma?

7. Kedụ nke e detara nke ọma

8. Okeke tara ise oji. Tara bu ....

9. Akara edemede e ji ezi pụta nnyemaaka ngwaa bu.....

10. Mee ilu a ka ọ zuo okè: Ụkwụ jie Agụ Mgbada ..........

Nkebi nke abua

1 .Gịnị bu Ụdaolu, b)Kpọpụta ụdị udaolu atọ I maara.ma deputa ha

2. Were obere edemede na ahịrịokwu dabara nke ọma kowaputa ka Chineke siri gọzie Adaure n' ikpeazụ.