JSS2 school exam

Welcome to your Asụsụ Igbo maka jss2,ule ọkara taam 2026 second term

1.Nkwuwa bu otu n' ime. ...... e nwere n'asụsụ Igbo.

2. Nyem ego ngwa ngwá.ngwa ngwa bu

3. Àgwà ọma bu ezi ....

4. Ndị Igbo si na ihe dị nma na anya gbara....,..

5. Ikpa àgwà ọjọọ bu mmadụ ime ihe ....

6 Àgwà ọjọọ ụmụ aka na-akpa bu ...

7. Oji bu .............osisi oji na amita.

8. Oji eji akọwa maka omenala ndi Igbo bu oji

9. Ụmụaka ga na -erube isi ......

10. Oji agbaghi ibe bu oji.....

Nkebi nke abụọ:zaa ajụjụ niile ndia

1. Gịnị bu nkwuwa?

2.kpoputa ụdị nkwuwa dị iche iche I maara

3 Kpọpụta àgwà ọjọọ anọ ụmụaka na-akpa.

4. Gịnị bu àgwà ọma. Nye ọmụmatu ise ị maara.